NKỌWA NDḷ NA ASỤSỤ HA 1.1 NDḷ IGBO : LSUS
ISI NKE MBU
NKỌWA NDḷ NA ASỤSỤ HA
1.1 NDḷ IGBO
Ndị igbo bụ ndị ahụ bi n’ ebe a maara dịka ala igbo, ma nweekwa asụsụ igbo dịka asụsụ nne na nna ha. Ndị igbo bụ ndị bi n’ ọwụwa anyanwụ mba Naịjịria. Ihe eji mara mba ma ọ bụ obodo ọ bụla bụ na ha ga-enweriri ebe ha bị na ya.
Abia n’ ọwụwa Anyanwụ Naijịrịa ebe ndị igbo bi, ọ bụ naanị ha, ọ bụ naanị ha bi na steeti ise ndi a:
a. Abịa
b. Anambra
ch. Ebọnyị
d. Enugwu
e. Imo
f. E nwekwara steeti ndị ọzọ ebe ndị igbo so biri dịka:
i. Akwa ịbọm
ii. Kros Riva
iii. Delta
Agbụrụ dị iche iche na Naijịrịa gbara ndị Igbo.... View More
Subscribe now to gain full access to this lesson note
Take Me ThereClick here to gain access to the full notes.