ISI NKE MBUNKỌWA NDḷ NA ASỤSỤ HA1.1 NDḷ IGBO Ndị igbo bụ ndị ahụ bi n’ ebe a maara dịka ala igbo, ma nweekwa asụsụ igbo dịka asụsụ nne na nna ha. Ndị igbo bụ ndị bi n’ ọwụwa anyanwụ mba Naịjịria. Ihe eji mara mba ma ọ bụ obodo ọ bụla bụ na ha ga-enweriri ebe ha bị na ya. Abia n’ ọwụwa Anyanwụ Naijịrịa ebe ndị igbo bi, ọ bụ naanị ha, ọ bụ naanị ha bi na steeti ise ndi a:a. Abịab. Anambrach. Ebọnyị